LYRIC

[Intro]
Kezikwenu Kee ife mmere gi now kee ife mmere gi now
Heh ah

[Verse 1]
Enwee otu obula insi wee mejo gi gbaghara m
Ikpere m di na ala so ihe m na ayo bu ka inabata m
Nne kupuru ndi asili okwa ima na nwoke bu nwoke
Ha na afu nani ofu anya ya mere ha ji raputa m
Odiro m easy maka o diri m easy munwa amam bee gi
Odiro m easy mana odiri gi easy munwa amam nkwe gi
Oso gi di busy ma di busy munwa ga eche gi’
Mma atufu my ego and dignity pasa na eche gi
Nne ilofugo
Just a week ago
Ka ilelu m anya si m you will never let me go
I know I messed up
Ekwesiri m ijide onwe m mana after
Kam nuru mmanya enwetzighi m onwe m
Ha, Asa obula gafetere nsi Hi nne kee weey
And enweghim any coinse no na rail way
Mana enwegodi ihe mmere i plan to keep it on the low
Kitanuwa olum akugo obi m ajugo oyi ka snow
Imagine osi m na oge Ina ako ona ato gi ka maggi Nok
Nhapu ya na ulo kporo asa baa joint na falomo
Nhapu 8 hours salom na tell na meni mo
Ama na ihe na ato uto mola agba lomo
Osela her mind is made up she got to leave
Okwa tata ka m ntiyere engagement ring ya na fridge
Nwanne ofu taa ka ochopulara wee bunyem the heat
Nwanne udi ihenuwa na ekom ka se le ke le beat
Left with no option
Left with no caption
Isi na icholom na could be her last junction
Now nna erigretizi my action
Nyem ohere ozo kam nhandluo obi go with caution
Huh

[Chorus]
Girl don’t worry about the thing
Gbaghalum m everything
Casue everybody makes mistakes
For my heart on the key
I believe we are meant to be
Mana adiro m above mistakes
Echefukwala nkwa anyi kwelu onwe anyi ada
Everybody makes mistakes
Agbamna wey moh, akorna wey moh
Lotakwa na eveybody makes mistakes

[Verse 2]
Enwee otu obula insi wee mejo gi gbaghara m
Ikpere m di na ala, so ihe m na ayo bu ka inabata m
Nne kupuru ndi asili okwa ima na nwoke bu nwoke
Ha na afu nani ofu anya ya mere ha ji raputa m
See the way I love you, you don’t know about it
But the love that is crazy you better ask somebody
Efune so se kele kuna ba ni
Nwa ifu udi onwunwa nna eze ifu na nna agbani
Chai, a trygom everything ka obi gi dajuo
Nkpo gi, kporom oyi ka ha soro wee yor gi
Now I’m all alone soso ihe nna anu everyday bu mmanya
Still ijuwaa nti hapum chakom welu uche gbanaa
Away match alaputa moh
Amarom udi onwunwa dabara mo
Amarakwa m ife nga eme ma iturapu moh
Obi agbawalam baby biko gbaghalum, gbahalum

[Chorus]
Girl don’t worry about the thing
Gbaghalum m everything
Casue everybody makes mistakes
From my heart on the key
I believe we are meant to be
Mana adiro m above mistakes
Echefukwala nkwa anyi kwelu onwe anyi ada
Everybody makes mistakes
Agbamna wey moh, akorna wey moh
Lotakwa na eveybody makes mistakes
Echefukwala nkwa anyi kwelu onwe anyi ada
Everybody makes mistakes

Added by

yanson

SHARE

Comments are off this post