LYRIC

M bee gi
E wolû onions
M taa gi
M taa gi ka kilishi
M miaa gi
M miaa gi ka yoghurt
Ikweta n’ ona eme
O bu m ka ana akpo ikuku a n’ afu anya
The lion himself
The liquid metal
I’m good, I’m bad
I’m terrible
I’m ugly
And that is what I am
I’m indabosky bahose
Ka anyi si kwado kitaa
Aburo kam si kwado n’mbu eh
And adighi akpo oga n’express
Ka ima egwu mmiri ima egwu oku
Hmmm Olewaa gi
Inu maka hit
Inu maka ijele 1 of africa
Ja Ja Ja

Added by

yanson

SHARE

Comments are off this post